Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+ Diuterọnọmi 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ iji gwa unu ihe Jehova kwuru, (n’ihi na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ,)+ sị,
19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+
5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ iji gwa unu ihe Jehova kwuru, (n’ihi na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ,)+ sị,