30 Ọgba ahụ dị n’ala dị na Mak-pila, n’ihu Mamri nke dị na Kenan. Ala ahụ bụ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu. 31 Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Aịzik+ na Ribeka nwunye ya, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m liri Lia.