16 Ma, Jizọs kpọrọ ụmụntakịrị ahụ ka ha bịakwute ya, sị: “Hapụnụ ụmụntakịrị ka ha bịakwute m. Unu egbochila ha n’ihi na Alaeze Chineke bụ nke ndị dị otú ahụ.+
2 Ka okwu Chineke, nke dị ka mmiri ara a na-agwaghị agwa, na-agụ unu agụụ otú ahụ ọ na-agụ ụmụ ọhụrụ+ agụụ ịṅụ ara nne ha. Ọ ga-eme ka unu tozuo etozuo, a zọpụtakwa unu,+