-
Levitikọs 12:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Mgbe ụbọchị ole o ji eme onwe ya ka ọ dị ọcha maka nwa nwoke ma ọ bụ nwa nwaanyị ọ mụrụ zuru, ọ ga-akpụta ebule na-agafebeghị otu afọ ka e jiri chụọ àjà a na-esu ọkụ.+ Ọ ga-anwụtakwa nwa kpalakwukwu ma ọ bụ otu nduru ka e jiri chụọ àjà mmehie. Ọ ga-ewetara ha onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
-