Jud 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwekwara ndị mmụọ ozi na-anọgideghị n’ebe e dowere ha ka ha nọrọ, kama ha hapụrụ ebe ha kwesịrị ibi.+ O kere ndị mmụọ ozi a agbụ ebighị ebi ma dowe ha n’oké ọchịchịrị ruo mgbe ọ ga-eme ha ihe o kpebiri ime ha n’oké ụbọchị ahụ.+
6 E nwekwara ndị mmụọ ozi na-anọgideghị n’ebe e dowere ha ka ha nọrọ, kama ha hapụrụ ebe ha kwesịrị ibi.+ O kere ndị mmụọ ozi a agbụ ebighị ebi ma dowe ha n’oké ọchịchịrị ruo mgbe ọ ga-eme ha ihe o kpebiri ime ha n’oké ụbọchị ahụ.+