Ndị Filipaị 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma anyị bụ ụmụ amaala+ eluigwe,+ anyị na-echeresikwa onye nzọpụta nọ n’ebe ahụ ike, bụ́ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+
20 Ma anyị bụ ụmụ amaala+ eluigwe,+ anyị na-echeresikwa onye nzọpụta nọ n’ebe ahụ ike, bụ́ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+