Ndị Rom 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na anyị ma na a kpọgidere ya na àgwà ochie anyị n’osisi,+ ka e wee mee ka ahụ́ anyị nke na-eme mmehie kwụsị ịrụ ọrụ,+ ka anyị ghara ịnọ na-agbara mmehie ohu.+
6 N’ihi na anyị ma na a kpọgidere ya na àgwà ochie anyị n’osisi,+ ka e wee mee ka ahụ́ anyị nke na-eme mmehie kwụsị ịrụ ọrụ,+ ka anyị ghara ịnọ na-agbara mmehie ohu.+