Mkpughe 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M wee hụ Nwa Atụrụ ahụ+ ka o guzo n’Ugwu Zayọn,+ ya na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000).+ E dere aha ya na aha Nna ya+ n’egedege ihu ha.
14 M wee hụ Nwa Atụrụ ahụ+ ka o guzo n’Ugwu Zayọn,+ ya na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ (144,000).+ E dere aha ya na aha Nna ya+ n’egedege ihu ha.