Jeremaya 51:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Anyị gbara mbọ ka anyị gwọọ Babịlọn, ma o kweghị ngwọta. Hapụnụ ya, ka onye ọ bụla n’ime anyị lawa n’ala ya.+ N’ihi na mmehie a ga-eji ekpe ya ikpe eruola eluigwe. O ruola n’ígwé ojii.+
9 “Anyị gbara mbọ ka anyị gwọọ Babịlọn, ma o kweghị ngwọta. Hapụnụ ya, ka onye ọ bụla n’ime anyị lawa n’ala ya.+ N’ihi na mmehie a ga-eji ekpe ya ikpe eruola eluigwe. O ruola n’ígwé ojii.+