Ndị Ikpe 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ikpeazụ, ha sịrị: “Lee! E nwere ememme a na-emere Jehova site n’afọ ruo n’afọ na Shaịlo,+ nke dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gbagoo Shikem,+ nke dị n’ebe ndịda Lebona.”
19 N’ikpeazụ, ha sịrị: “Lee! E nwere ememme a na-emere Jehova site n’afọ ruo n’afọ na Shaịlo,+ nke dị n’ebe ugwu Betel, n’ebe ọwụwa anyanwụ nke okporo ụzọ si Betel gbagoo Shikem,+ nke dị n’ebe ndịda Lebona.”