Jọn 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị ha: “Wụnyenụ ụgbụ n’akụkụ aka nri nke ụgbọ mmiri unu, unu ga-egbute azụ̀.”+ Ha wee wụnye ya, ma ha enwekwaghị ike ịdọbata ya n’ihi otú azụ̀ si dị ọtụtụ.+
6 O wee sị ha: “Wụnyenụ ụgbụ n’akụkụ aka nri nke ụgbọ mmiri unu, unu ga-egbute azụ̀.”+ Ha wee wụnye ya, ma ha enwekwaghị ike ịdọbata ya n’ihi otú azụ̀ si dị ọtụtụ.+