2 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Malite ugbu a gaa n’ihu, e debeere m okpueze ezi omume,+ nke Onyenwe anyị, bụ́ onyeikpe ezi omume,+ ga-enye m dị ka ụgwọ ọrụ+ n’ụbọchị ahụ,+ ma ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè. 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Mmezu Mkpughe, p. 276-277
8 Malite ugbu a gaa n’ihu, e debeere m okpueze ezi omume,+ nke Onyenwe anyị, bụ́ onyeikpe ezi omume,+ ga-enye m dị ka ụgwọ ọrụ+ n’ụbọchị ahụ,+ ma ọ bụghị naanị m, kamakwa ndị niile na-atụsi anya ike ka ọ pụta ìhè.