Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ị chọọ ịmatakwu banyere Alaeze Chineke na otú anyị si mara na ọ ga-abịa n’oge na-adịghị anya, gụọ isi nke 8, bụ́ “Gịnị Bụ Alaeze Chineke?,” na isi nke 9, bụ́ “Ànyị Na-ebi ‘n’Ụbọchị Ikpeazụ’?,” nke akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? nke Ndịàmà Jehova bipụtara.