Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’isiokwu a, anyị ga-ahụ otú ịhụ Jehova n’anya, ịhụ ụmụnna anyị n’anya, nakwa ịhụ ndị iro anyị n’anya ga-esi enyere anyị aka ịnọgide na-efe Jehova n’agbanyeghị asị ụwa kpọrọ anyị. Anyị ga-ahụkwa ihe mere Jizọs ji kwuo na anyị nwere ike ịna-enwe obi ụtọ ma a kpọ anyị asị.