Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c NKỌWAKWU: “Nchegharị” pụtara mmadụ ịgbanwe ihe ọ na-eche, jirikwa obi ya niile kwaa mmakwaara maka otú o sibu ebi ndụ, ihe ọjọọ o mere ma ọ bụ ihe o kwesịrị ime ọ na-emeghị. Onye ji obi ya niile chegharịa na-eme ihe gosiri na o chegharịala.