Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • “Bịa na Masedonia Nyere Anyị Aka”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • 16. Olee otú egwú si dagharịa n’ụbọchị sotere ụbọchị a pịara Pọl na Saịlas ihe?

      16 N’ụtụtụ ụbọchị sotere ụbọchị a pịara Pọl na Saịlas ihe, ndị isi obodo nyere iwu ka a hapụ ha. Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, n’agbanyeghị na anyị bụ ndị Rom. Ha tụbakwara anyị n’ụlọ mkpọrọ. Hà na-achụpụzi anyị na nzuzo? Mbanụ! Ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.” Mgbe ndị isi obodo nụrụ na Pọl na Saịlas bụ ndị Rom, “ụjọ tụwara ha” n’ihi na ha emeela Pọl na Saịlas ihe a na-ekwesịghị ime ụmụ amaala Rom.d Egwú dagharịziri. Ebe ọ bụ na a pịara ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs ihe n’ihu ọha, ndị isi obodo kwesịkwara ịrịọ ha arịrịọ n’ihu ọha. Ha rịọziri Pọl na Saịlas ka ha si na Filipaị pụọ. Ha abụọ kwetara, ma ha bu ụzọ gbaa ndị ọhụrụ niile ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ume. Ọ bụzi mgbe ahụ ka ha si n’obodo ahụ pụọ.

  • “Bịa na Masedonia Nyere Anyị Aka”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
    • d Iwu ndị Rom kwuru na e kwesịrị ikpe onye ọ bụla bụ́ nwa amaala Rom ikpe n’ụlọikpe nakwa na e kwesịghị ịta ya ahụhụ n’ihu ọha ma ọ bụrụ na a maghị ya ikpe.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya