Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 9
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

2 Ndị Kọrịnt 9:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 8:4; 9:12

2 Ndị Kọrịnt 9:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:10

2 Ndị Kọrịnt 9:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:6

2 Ndị Kọrịnt 9:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 9:2
  • +Aịz 32:8

2 Ndị Kọrịnt 9:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 11:24; Ga 6:7
  • +Ilu 19:17; 22:9; Ek 11:1; Lu 6:38

2 Ndị Kọrịnt 9:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:7, 10; Ilu 22:8
  • +Ọp 22:29; 1Ih 29:17; Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; Ro 12:8; Hib 13:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 155

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 196

    Ụlọ Nche,

    9/1/2013, p. 13

    12/1/2012, p. 5

    11/1/1998, p. 26

    12/1/1992, p. 15

    1/15/1992, p. 14-15, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 9:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:27; Mal 3:10; Efe 4:28; Fil 4:19; Taị 2:14

2 Ndị Kọrịnt 9:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 112:9

2 Ndị Kọrịnt 9:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 30:9; Aịz 55:10
  • +Ho 10:12

2 Ndị Kọrịnt 9:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:11; 4:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

2 Ndị Kọrịnt 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:27; 2Kọ 8:14; Ga 6:6; Fil 4:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-216

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 11-12

2 Ndị Kọrịnt 9:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:17; 2Kọ 7:15
  • +Mt 5:16; Hib 13:16; Jes 1:27; 1Jn 3:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

2 Ndị Kọrịnt 9:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212, 216

2 Ndị Kọrịnt 9:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 1:17; Ro 3:24; 5:15; Efe 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 2 2017, p. 4

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 9-10

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 14

    12/1/1993, p. 28

    1/15/1992, p. 19

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 9:1Ro 15:26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 8:4; 9:12
2 Kọr. 9:22Kọ 8:10
2 Kọr. 9:32Kọ 8:6
2 Kọr. 9:52Kọ 9:2
2 Kọr. 9:5Aịz 32:8
2 Kọr. 9:6Ilu 11:24; Ga 6:7
2 Kọr. 9:6Ilu 19:17; 22:9; Ek 11:1; Lu 6:38
2 Kọr. 9:7Di 15:7, 10; Ilu 22:8
2 Kọr. 9:7Ọp 22:29; 1Ih 29:17; Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; Ro 12:8; Hib 13:16
2 Kọr. 9:8Ilu 28:27; Mal 3:10; Efe 4:28; Fil 4:19; Taị 2:14
2 Kọr. 9:9Ọm 112:9
2 Kọr. 9:10Di 30:9; Aịz 55:10
2 Kọr. 9:10Ho 10:12
2 Kọr. 9:112Kọ 1:11; 4:15
2 Kọr. 9:12Ro 15:27; 2Kọ 8:14; Ga 6:6; Fil 4:18
2 Kọr. 9:13Ro 6:17; 2Kọ 7:15
2 Kọr. 9:13Mt 5:16; Hib 13:16; Jes 1:27; 1Jn 3:17
2 Kọr. 9:14Ọrụ 20:24
2 Kọr. 9:15Jn 1:17; Ro 3:24; 5:15; Efe 3:7
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
2 Ndị Kọrịnt 9:1-15

2 Ndị Kọrịnt

9 N’ihe banyere ozi+ ahụ a na-ejere ndị nsọ, ọ dịghị mkpa ka m detara unu akwụkwọ, 2 n’ihi na amaara m otú unu si dị njikere n’obi, nke bụ́ ihe m ji na-anyara ndị Masedonia isi banyere unu, na Akeya adịwo njikere ugbu a ruo otu afọ,+ ịnụ ọkụ n’obi unu akpaliwokwa ọtụtụ n’ime ha. 3 Ma m na-ezite ụmụnna ahụ, ka isi anyị ji unu na-anya wee ghara ịbụ n’efu n’ihe a, kama ka unu wee dị njikere n’ezie,+ dị nnọọ ka m na-ekwubu na unu ga-adị. 4 Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ọ bụrụ na ndị Masedonia esoro m bịa ma hụ na unu adịghị njikere n’ụzọ ụfọdụ, ihere ga-eme anyị na unu n’obi ike a anyị nwere. 5 Ya mere, echere m na ọ dị mkpa ịgba ụmụnna ahụ ume ka ha bịakwute unu tupu oge eruo ma kwadebe onyinye unu nke dị ukwuu tupu oge eruo, bụ́ nke unu kwere ná nkwa na mbụ,+ ka nke a wee si otú a bụrụ nke a kwadebere dị ka onyinye dị ukwuu, ọ bụghịkwa dị ka ihe a naara n’ike.+

6 Ma n’ihe a, onye ji aka ntagide na-agha mkpụrụ+ ga-ejikwa aka ntagide ghọrọ mkpụrụ; onye na-aghakwa mkpụrụ n’ụba+ ga-aghọrọ mkpụrụ n’ụba. 7 Ka onye ọ bụla nye dị ka o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ná mwute ma ọ bụ ná mmanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+

8 Chineke nwekwara ike ime ka obiọma ya dum nke na-erughịrị mmadụ dị ukwuu n’ebe unu nọ, ka unu wee nwee ihe bara ụba maka ezi ọrụ niile,+ ebe unu nwere ihe zuuru unu mgbe niile n’ihe niile. 9 (Dị nnọọ ka e dere, sị: “O kesawo ihe n’ụba, o nyewo ndị ogbenye ihe, ezi omume ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ 10 Ma onye na-enye onye na-agha mkpụrụ mkpụrụ n’ụba, nke na-enyekwa achịcha n’ụba ka ndị mmadụ rie,+ ga-enye mkpụrụ unu na-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ, ọ ga-emekwa ka ihe ezi omume unu na-arụpụta+ dị ukwuu karị.) 11 N’ihe niile, a na-eme ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ aka n’ụzọ ọ bụla, bụ́ nke na-eme ka e si n’ọnụ anyị na-enye Chineke ekele;+ 12 n’ihi na ọrụ a nke ijere ọha mmadụ ozi abụghị naanị iji na-enye ndị nsọ+ ihe na-akpa ha n’ụba, kamakwa iji jupụta n’ọtụtụ okwu ekele a na-enye Chineke. 13 N’ihi ihe àmà nke ozi a na-enye, ha na-enye Chineke otuto n’ihi na unu na-erube isi n’ozi ọma banyere Kraịst,+ dị ka unu na-ekwupụta n’ihu ọha na unu na-eme, nakwa n’ihi na unu na-emesapụ aka n’onyinye unu na-enye ha na mmadụ niile;+ 14 sitekwa n’ịrịọsi arịrịọ ike n’ihi unu, agụụ unu na-agụsi ha ike n’ihi oké obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ+ nke dị n’ahụ́ unu.

15 Ekele dịrị Chineke maka onyinye ya a na-apụghị ịkọwa akọwa nke ọ na-enye n’efu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya