15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+
13 Abụ m ezi Chineke nke Betel,+ bụ́ ebe i tere otu ogidi mmanụ+ na ebe ị nọ kwe m nkwa.+ Ugbu a, bilie, si n’ala a pụọ ma laghachi n’ala a mụrụ gị.’”+