Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+