Jenesis 47:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+ Ndị Kọlọsi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
9 Jekọb wee sị Fero: “Afọ ole m biworo dị ka ọbịa dị otu narị afọ na iri atọ.+ Afọ ndụ m dị ole na ole, jupụtakwa n’ahụhụ,+ o rughịkwa afọ ole nna m hà dịrị ndụ n’oge ha biri dị ka ndị ọbịa.”+
23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,