Joshụa 24:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+ Ọrụ Ndịozi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.
32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+
16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.