Jenesis 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Isọ wee sị: “Nwanne m, enwere m nnọọ ọtụtụ ihe.+ Ka ihe gị bụrụwa nke gị.” Obedaya 6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee ókè e nyocharuworo+ ụmụ Isọ! Lee ka a chọpụtaworo akụ̀ ya ndị e zoro ezo!