Jenesis 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+ Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jekọb wee zipụ ndị ozi+ ka ha buru ya ụzọ gakwuru Isọ nwanne ya n’ala Sia,+ n’ala Idọm,+
39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+