Jenesis 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+ Jenesis 32:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jekọb wee zipụ ndị ozi+ ka ha buru ya ụzọ gakwuru Isọ nwanne ya n’ala Sia,+ n’ala Idọm,+ Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+
30 Isọ wee sị Jekọb: “Ngwa, biko, kunyetụ m ofe—ofe ahụ nke na-acha ọbara ọbara, n’ihi na ike gwụrụ m!” Ọ bụ ya mere e ji gụọ ya Idọm.+
3 akpọrọ m Isọ+ asị; n’ikpeazụ, m mere ka ugwu ya bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ihe nketa ya bụrụ maka nkịta ndị na-ebi n’ala ịkpa.”+