Ilu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie anwaa ịrata gị, ekwela.+ Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+ Ilu 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Zụlite nwata dị ka ụzọ kwesịrị ya si dị;+ ọbụna mgbe o mere okenye, ọ gaghị ahapụ ya.+
20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+