Ọnụ Ọgụgụ 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute. 2 Samuel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid gbara afọ iri atọ mgbe ọ ghọrọ eze. Ọ chịkwara dị ka eze ruo afọ iri anọ.+ Luk 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jizọs dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ọrụ ya.+ Ọ bụkwa, dị ka e chere,nwa+ Josef,+nwa Hilaị,
3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute.
23 Jizọs dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ọrụ ya.+ Ọ bụkwa, dị ka e chere,nwa+ Josef,+nwa Hilaị,