17 Mgbe Josef hụrụ na nna ya bikwasịrị aka nri ya n’isi Ifrem, ọ dịghị ya mma,+ o wee gbalịa ijide aka nna ya ka o wepụ ya n’isi Ifrem wee tụkwasị ya n’isi Manase.+
4 N’ihi na ụmụ Josef ghọrọ ebo abụọ,+ Manase+ na Ifrem;+ ha enyeghịkwa ndị Livaị òkè n’ala ahụ, ma e wezụga obodo+ ndị ha ga-ebi nakwa ala ịta ahịhịa ha maka anụ ụlọ ha na ihe onwunwe ha.+