Jenesis 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee sị: “Ndị ohu gị dị ụmụnne iri na abụọ.+ Anyị bụ ụmụ otu nwoke+ nke nọ n’ala Kenan; lee, nwanne anyị nke ọdụdụ na nna anyị nọ taa,+ ma onye nke ọzọ anọkwaghị.”+
13 Ha wee sị: “Ndị ohu gị dị ụmụnne iri na abụọ.+ Anyị bụ ụmụ otu nwoke+ nke nọ n’ala Kenan; lee, nwanne anyị nke ọdụdụ na nna anyị nọ taa,+ ma onye nke ọzọ anọkwaghị.”+