Ndị Ikpe 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nna ya wee gakwuru nwaanyị ahụ, Samsịn wee kpọọ oriri n’ebe ahụ;+ n’ihi na ọ bụ otú ụmụ okorobịa si eme. Job 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ ya ndị ikom gara rie oriri+ n’ụlọ onye nke ọ bụla n’ụbọchị nke ya; ha zikwara ozi wee kpọọ ụmụnne ha ndị nwaanyị atọ ka ha soro ha rie ma ṅụọ.
10 Nna ya wee gakwuru nwaanyị ahụ, Samsịn wee kpọọ oriri n’ebe ahụ;+ n’ihi na ọ bụ otú ụmụ okorobịa si eme.
4 Ụmụ ya ndị ikom gara rie oriri+ n’ụlọ onye nke ọ bụla n’ụbọchị nke ya; ha zikwara ozi wee kpọọ ụmụnne ha ndị nwaanyị atọ ka ha soro ha rie ma ṅụọ.