Jenesis 42:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-akpọtakwara m nwanne unu nke ọdụdụ, ka e wee mara na a pụrụ ịtụkwasị okwu unu obi; unu agaghịkwa anwụ.”+ Ha wee mee otú ahụ. Jenesis 43:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda wee sị ya:+ “Nwoke ahụ dọsiri anyị aka ná ntị ike, sị, ‘Unu agaghị ahụ ihu m ọzọ ọ gwụla ma nwanne unu ò so unu.’+
20 Unu ga-akpọtakwara m nwanne unu nke ọdụdụ, ka e wee mara na a pụrụ ịtụkwasị okwu unu obi; unu agaghịkwa anwụ.”+ Ha wee mee otú ahụ.
3 Juda wee sị ya:+ “Nwoke ahụ dọsiri anyị aka ná ntị ike, sị, ‘Unu agaghị ahụ ihu m ọzọ ọ gwụla ma nwanne unu ò so unu.’+