Ọpụpụ 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa. Ọnụ Ọgụgụ 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ezinụlọ ụmụ Geshọn nọ n’azụ ụlọikwuu ahụ.+ Ha mara ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ.
16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.