Jenesis 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lia wee sị: “Ị̀ hụkwara ihe ndabara ọma?” O wee gụọ ya Gad.+ Jenesis 49:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ma Gad, ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ga-awakpo ya, ma ọ ga-awakpo azụ azụ ha.+