Ọnụ Ọgụgụ 26:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Asha,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Imna+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Imna; ụmụ Ishvaị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ishvaị; ụmụ Beraya bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Beraya;
44 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Asha,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Imna+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Imna; ụmụ Ishvaị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Ishvaị; ụmụ Beraya bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Beraya;