Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+ Jenesis 48:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, Izrel setịrị aka nri ya wee tụkwasị ya n’isi Ifrem,+ ọ bụ ezie na ọ bụ nke nwata,+ ọ tụkwasịkwara aka ekpe ya n’isi Manase.+ Ọ ma ama bikwasị ha aka otú ahụ, ebe ọ bụ na Manase bụ ọkpara.+
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
14 Otú ọ dị, Izrel setịrị aka nri ya wee tụkwasị ya n’isi Ifrem,+ ọ bụ ezie na ọ bụ nke nwata,+ ọ tụkwasịkwara aka ekpe ya n’isi Manase.+ Ọ ma ama bikwasị ha aka otú ahụ, ebe ọ bụ na Manase bụ ọkpara.+