Jenesis 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-agọzi gị, ọ ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ, meekwa ka ị mụbaa, ị ga-aghọkwa ìgwè ndị dị iche iche.+ Jenesis 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee gwakwa ya, sị: “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba. Mba dị iche iche na ìgwè mba dị iche iche ga-esikwa na gị pụta, ndị eze ga-esikwa n’úkwù gị pụta.+ Ọrụ Ndịozi 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+
3 Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ga-agọzi gị, ọ ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ, meekwa ka ị mụbaa, ị ga-aghọkwa ìgwè ndị dị iche iche.+
11 Chineke wee gwakwa ya, sị: “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba. Mba dị iche iche na ìgwè mba dị iche iche ga-esikwa na gị pụta, ndị eze ga-esikwa n’úkwù gị pụta.+
17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+