Jenesis 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ. Hosia 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+
18 Ka oge na-aga, Jekọb bịarutere n’obodo Shikem,+ nke dị n’ala Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla, ka o si na Padan-eram+ na-alọta; o wee maa ụlọikwuu n’ihu obodo ahụ.
12 Jekọb wee gbaga ala Siria,+ Izrel+ wee na-eje ozi iji lụta nwaanyị,+ o lekọtakwara atụrụ iji lụta nwaanyị.+