Levitikọs 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Unu ga-edebe ụkpụrụ m: Unu emela ka ụdị anụ ụlọ abụọ dịgasị iche gbaa onwe ha. Unu aghakọtala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi unu,+ unu eyikwala uwe abụọ nke e ji ụdị eriri abụọ e jikọtara ọnụ kwee.+ Abụ Ọma 104:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+
19 “‘Unu ga-edebe ụkpụrụ m: Unu emela ka ụdị anụ ụlọ abụọ dịgasị iche gbaa onwe ha. Unu aghakọtala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi unu,+ unu eyikwala uwe abụọ nke e ji ụdị eriri abụọ e jikọtara ọnụ kwee.+
14 Ị na-eme ka ahịhịa ndụ puoro anụmanụ,+Meekwa ka ihe ọkụkụ puo bụ́ nke ga-abara ụmụ mmadụ uru,+Ka e wee si n’ala nweta ihe oriri,+