Aịzaya 59:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nke a bụ ndụ mụ na ha gbara,”+ ka Jehova kwuru. “Mmụọ m nke dị n’ahụ́ gị+ nakwa okwu m nke m tinyere n’ọnụ gị+—a gaghị ewepụ ya n’ọnụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ ụmụ gị, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi,”+ ka Jehova kwuru.
21 “Nke a bụ ndụ mụ na ha gbara,”+ ka Jehova kwuru. “Mmụọ m nke dị n’ahụ́ gị+ nakwa okwu m nke m tinyere n’ọnụ gị+—a gaghị ewepụ ya n’ọnụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ gị ma ọ bụ n’ọnụ ụmụ ụmụ gị, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi,”+ ka Jehova kwuru.