Jenesis 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na narị afọ nke isii ná ndụ Noa, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri na asaa n’ọnwa ahụ, n’ụbọchị ahụ, a gbaghere isi iyi niile nke nnukwu ogbu mmiri, e meghekwara ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe.+
11 Na narị afọ nke isii ná ndụ Noa, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri na asaa n’ọnwa ahụ, n’ụbọchị ahụ, a gbaghere isi iyi niile nke nnukwu ogbu mmiri, e meghekwara ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe.+