Jenesis 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee na-agakwuru Noa n’ime ụgbọ ahụ, abụọ abụọ, n’ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla nke ike ndụ na-arụ ọrụ n’ime ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Anụ ahụ́ niile abụghị otu anụ ahụ́, kama e nwere anụ ahụ́ nke mmadụ, e nwekwara anụ ahụ́ nke anụ ụlọ, na anụ ahụ́ nke ụmụ nnụnụ, na anụ ahụ́ ọzọ nke azụ̀.+
15 Ha wee na-agakwuru Noa n’ime ụgbọ ahụ, abụọ abụọ, n’ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla nke ike ndụ na-arụ ọrụ n’ime ya.+
39 Anụ ahụ́ niile abụghị otu anụ ahụ́, kama e nwere anụ ahụ́ nke mmadụ, e nwekwara anụ ahụ́ nke anụ ụlọ, na anụ ahụ́ nke ụmụ nnụnụ, na anụ ahụ́ ọzọ nke azụ̀.+