Ilu 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Njehie egbugbere ọnụ na-eme ka onye ọjọọ ma n’ọnyà,+ ma onye ezi omume na-esi n’ahụhụ apụta.+ Ilu 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-ekpuchi mmejọ na-achọ ịhụnanya,+ onye na-ekwukwa banyere otu ihe mgbe niile na-ekewa ndị ha na ibe ha dị ná mma.+ Ndị Efesọs 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka a ghara ịkpọtụdị ịkwa iko+ na ụdị adịghị ọcha ọ bụla ma ọ bụ anyaukwu+ aha n’etiti unu,+ dị nnọọ ka o kwesịrị ndị nsọ;+
9 Onye na-ekpuchi mmejọ na-achọ ịhụnanya,+ onye na-ekwukwa banyere otu ihe mgbe niile na-ekewa ndị ha na ibe ha dị ná mma.+
3 Ka a ghara ịkpọtụdị ịkwa iko+ na ụdị adịghị ọcha ọ bụla ma ọ bụ anyaukwu+ aha n’etiti unu,+ dị nnọọ ka o kwesịrị ndị nsọ;+