Abụ Ọma 104:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-enye anụ ọhịa niile mmiri ha na-aṅụ mgbe niile;+Ịnyịnya ọhịa+ na-aṅụ ya mgbe niile ka akpịrị kwụsị ịkpọ ha nkụ. Mak 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ọ nọgidere n’ala ịkpa ruo ụbọchị iri anọ,+ Setan wee na-anwa ya ọnwụnwa,+ ya na anụ ọhịa dị iche iche nọkwa, ma ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi.+
11 Ha na-enye anụ ọhịa niile mmiri ha na-aṅụ mgbe niile;+Ịnyịnya ọhịa+ na-aṅụ ya mgbe niile ka akpịrị kwụsị ịkpọ ha nkụ.
13 Ya mere, ọ nọgidere n’ala ịkpa ruo ụbọchị iri anọ,+ Setan wee na-anwa ya ọnwụnwa,+ ya na anụ ọhịa dị iche iche nọkwa, ma ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi.+