Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+ Jenesis 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+ 2 Pita 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma, ọ napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt,+ onye nwere oké mwute n’ihi mmikpu nke ndị na-eleda iwu anya mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ.+
4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+
19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+
7 Ma, ọ napụtara onye ezi omume bụ́ Lọt,+ onye nwere oké mwute n’ihi mmikpu nke ndị na-eleda iwu anya mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ.+