Abụ Ọma 133:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 133 Lee ka o si dị mma, bụrụkwa ihe na-enye obi ụtọMgbe ụmụnne bikọtara ọnụ n’ịdị n’otu!+ Ilu 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-ewe oké iwe na-akpasu esemokwu,+ ma onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-eme ka esemokwu dajụọ.+ Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.
18 Onye na-ewe oké iwe na-akpasu esemokwu,+ ma onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-eme ka esemokwu dajụọ.+
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.