1 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.
10 Devid wee gọzie+ Jehova n’ihu ọgbakọ+ ahụ dum, Devid wee sị: “Ka gị onwe gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel+ bụ́ nna anyị, bụrụ onye a gọziri agọzi+ malite na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.