Esta 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị Juu bi na Shushan wee zukọta n’abalị nke iri na anọ+ nke ọnwa Eda, ha wee gbuo narị ndị ikom atọ na Shushan; ma ha emetụghị ngwongwo ha aka.+
15 Ndị Juu bi na Shushan wee zukọta n’abalị nke iri na anọ+ nke ọnwa Eda, ha wee gbuo narị ndị ikom atọ na Shushan; ma ha emetụghị ngwongwo ha aka.+