Ọpụpụ 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa ahụ wee tolite. O wee kpọrọ ya kpọgara ada Fero, nke mere na ọ ghọrọ nwa ya;+ o wee gụọ ya Mozis wee sị: “Ọ bụ n’ihi na m si na mmiri kupụta ya.”+
10 Nwa ahụ wee tolite. O wee kpọrọ ya kpọgara ada Fero, nke mere na ọ ghọrọ nwa ya;+ o wee gụọ ya Mozis wee sị: “Ọ bụ n’ihi na m si na mmiri kupụta ya.”+