Jenesis 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa okoro ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ntị n’olu ya, n’ihi na ihe a ga-akpọ mkpụrụ gị ga-esi n’Aịzik.+
12 Chineke wee sị Ebreham: “Ekwela ka ihe ọ bụla Sera na-agwa gị banyere nwa okoro ahụ nakwa banyere ohu gị nwaanyị wute gị. Gee ntị n’olu ya, n’ihi na ihe a ga-akpọ mkpụrụ gị ga-esi n’Aịzik.+