Jenesis 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee gwakwa ya, sị: “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba. Mba dị iche iche na ìgwè mba dị iche iche ga-esikwa na gị pụta, ndị eze ga-esikwa n’úkwù gị pụta.+
11 Chineke wee gwakwa ya, sị: “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mụọ ọmụmụ, baakwa ụba. Mba dị iche iche na ìgwè mba dị iche iche ga-esikwa na gị pụta, ndị eze ga-esikwa n’úkwù gị pụta.+