Jenesis 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Bilie, kulite nwa okoro ahụ, jidekwa ya aka, n’ihi na m ga-eme ka ọ ghọọ mba dị ukwuu.”+ 1 Ihe E Mere 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ndị si n’usoro ọmụmụ ha: Nebeyọt+ bụ́ ọkpara Ishmel na Kida+ na Adbiel na Mibsam,+